They killed us
Many died and more survived
I am among the products of
those who survived.
Yes! God did it.
Ha ka na-achụkwa anyị
Ọ bụ onye ji ihe ọma
Ka a na-achụ ọsọ
Mana ọchụ nwa ọkụkọ
Nwee ezigbo ada.
N'ihi na égbè bere
Ugo bere ya ka anyị nọ.
Days shall come when
Their eyes shall see their ears.
Since they have refused
To make hay while
The sun shines.
And we shall live to testify
The goodness of God.
Ọ chọọ ihe ukwu ga-ahụ agba enyị
Anyị bụ ụmụ ala Nna anyị
Anyị aghaghị echefu ndị anyị bụ
Anyị aghaghị echefu ebe anyị si.
We will always live to remember
May the souls of our loved ones
who lost their lives during this act
Rest in peace. 😭
Amen!
Ka mkpụrụ obi unu zuru ike n'udo. 😭
Iseee!
In memory of our dead Heros and Heroins
Odee:
Ms. Chinasa Nkwo Udensi
ADA UDUMEZE
#adaudumezeconcept
#digitaligbolanguageteacher
#adaudumeze
#worldbiafraday
0 Comments